Ilu 10:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 A ga-agọzi onye ezi omume,+Ma okwu* onye ajọ omume na-eme ka a ghara ịmata ihe ọjọọ dị ya n’obi. Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:6 Ụlọ Nche,9/15/2006, p. 187/15/2001, p. 25