Ilu 12:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Nchegbu na-eme ka ike gwụ mmadụ,+Ma okwu ọma na-eme ka obi dị ya ụtọ.+ Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:25 Teta!,nke 1 2020 p. 12 Ụlọ Nche,3/15/2003, p. 29-303/1/1990, p. 5-6