Ilu 13:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Onye ọ bụla nke na-eleghara aka ná ntị a na-adọ ya anya ga-ada ogbenye, a ga-emechukwa ya ihu. Ma a ga-akwanyere onye na-anabata mba a na-abara ya ùgwù.+ Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:18 Ụlọ Nche,7/15/2004, p. 29-30
18 Onye ọ bụla nke na-eleghara aka ná ntị a na-adọ ya anya ga-ada ogbenye, a ga-emechukwa ya ihu. Ma a ga-akwanyere onye na-anabata mba a na-abara ya ùgwù.+