Ilu 18:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Mmadụ na ibe ya nwee okwu, ọ na-adị ka ọ̀ bụ onye bu ụzọ kwuo ihe na-ese na-ekwu eziokwu+Ruo mgbe onye nke ọzọ bịara gbaa ya ajụjụ.+ Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:17 Ụlọ Nche,8/15/2011, p. 30
17 Mmadụ na ibe ya nwee okwu, ọ na-adị ka ọ̀ bụ onye bu ụzọ kwuo ihe na-ese na-ekwu eziokwu+Ruo mgbe onye nke ọzọ bịara gbaa ya ajụjụ.+