Ilu 18:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ọ na-esi ezigbo ike ime ka obi jụrụ nwanne e mejọrọ karịa otú ọ na-esi ike imeri obodo a rụsiri ike.+ Esemokwu na-ekewakwa ndị mmadụ otú ọnụ ụzọ ámá a tụchiri atụchi n’obodo a rụsiri ike si ekewa ndị nọ n’ime ya na ndị nọ n’èzí.+ Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:19 Ụlọ Nche,9/15/2006, p. 182/1/1994, p. 32
19 Ọ na-esi ezigbo ike ime ka obi jụrụ nwanne e mejọrọ karịa otú ọ na-esi ike imeri obodo a rụsiri ike.+ Esemokwu na-ekewakwa ndị mmadụ otú ọnụ ụzọ ámá a tụchiri atụchi n’obodo a rụsiri ike si ekewa ndị nọ n’ime ya na ndị nọ n’èzí.+