Ilu 20:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Jehova kpọrọ ihe na-ezughị ezu e ji atụ̀ ihe* asị. Ihe e ji atụ̀ ihe nke e ji aghọgbu mmadụ adịghị mma.
23 Jehova kpọrọ ihe na-ezughị ezu e ji atụ̀ ihe* asị. Ihe e ji atụ̀ ihe nke e ji aghọgbu mmadụ adịghị mma.