Ilu 20:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ihe mmadụ na-ekwu* yiri mpanaka* Jehova,Nke na-eme ka a mata ihe dị n’ime ime obi mmadụ.