Ilu 21:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Atụmatụ onye na-arụsi ọrụ ike ga-eme ka ihe gaziere ya,*+Ma ndị niile ọ na-adị ngwa ngwa na-ada ogbenye.+ Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:5 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 60 Teta!,nke 3 2019, p. 10
5 Atụmatụ onye na-arụsi ọrụ ike ga-eme ka ihe gaziere ya,*+Ma ndị niile ọ na-adị ngwa ngwa na-ada ogbenye.+