Ilu 21:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ihe ọjọọ na-agụsi onye ajọ omume agụụ ike.+ Ọ naghị emetere onye agbata obi ya ebere.+