Ilu 21:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Onyinye a naara na nzuzo na-eme ka iwe dajụọ,+Aka azụ a naara na nzuzo na-emekwa ka ọnụma dajụọ.