-
Ilu 23:29Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
29 Ònye na-ata ahụhụ? Ònye ka ahụ́ na-anaghị eru ala?
Ònye na-ese okwu? Ònye na-ekpesa mkpesa?
Ònye ka ọnyá juru ahụ́ mgbe a na-etighị ya ihe? Ònye ka anya ya na-ahụ inyoghi inyoghi?
-