Ilu 28:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Onye na-anara ọmụrụ nwa ma na-aghọ aghụghọ ka o wee kpatakwuo akụ̀+Na-akpakọtara ya onye na-emere ndị ogbenye amara.+
8 Onye na-anara ọmụrụ nwa ma na-aghọ aghụghọ ka o wee kpatakwuo akụ̀+Na-akpakọtara ya onye na-emere ndị ogbenye amara.+