Ilu 28:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Onye na-akpachapụ anya* mgbe niile na-enwe obi ụtọ,Ma onye na-akpọchi obi ya ga-adaba ná nsogbu.+