Ilu 31:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ọ na-eji aka ya akpa ákwà ọ na-agbasa n’elu ihe o ji edina ala.* E ji ákwà linin na ajị anụ na-acha pọpụl kpaa uwe ya.
22 Ọ na-eji aka ya akpa ákwà ọ na-agbasa n’elu ihe o ji edina ala.* E ji ákwà linin na ajị anụ na-acha pọpụl kpaa uwe ya.