Ekliziastis 1:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 M gbalịrị ka m ghọta ihe bụ́ mmadụ inwe amamihe, ihe bụ́ mmadụ izuzu nzuzu, na ihe bụ́ mmadụ ịdị iberiibe.+ Ma m chọpụtara na nke a bụkwa ịchụ ifufe.
17 M gbalịrị ka m ghọta ihe bụ́ mmadụ inwe amamihe, ihe bụ́ mmadụ izuzu nzuzu, na ihe bụ́ mmadụ ịdị iberiibe.+ Ma m chọpụtara na nke a bụkwa ịchụ ifufe.