Ekliziastis 1:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 N’ihi na ọ bụrụ na mmadụ ma ihe nke ukwuu, ike ụwa ga-agwụ ya. N’ihi ya, onye na-amụtakwu ihe na-akpatakwuru onwe ya obi ọjọọ.+ Ekliziastis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:18 Ụlọ Nche,2/15/1997, p. 98/15/1993, p. 12
18 N’ihi na ọ bụrụ na mmadụ ma ihe nke ukwuu, ike ụwa ga-agwụ ya. N’ihi ya, onye na-amụtakwu ihe na-akpatakwuru onwe ya obi ọjọọ.+