Ekliziastis 2:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 M kpakọtaara onwe m ọlaọcha na ọlaedo,+ akụ̀ ndị eze na akụ̀ si n’ógbè dị iche iche.+ M kpọtara ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị ndị ga na-abụrụ m abụ. M kpọkọọrọ onwe m ihe na-eme ụmụ nwoke ezigbo obi ụtọ, ya bụ, nwaanyị, ọtụtụ ụmụ nwaanyị. Ekliziastis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:8 Ụlọ Nche,3/15/2011, p. 7
8 M kpakọtaara onwe m ọlaọcha na ọlaedo,+ akụ̀ ndị eze na akụ̀ si n’ógbè dị iche iche.+ M kpọtara ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị ndị ga na-abụrụ m abụ. M kpọkọọrọ onwe m ihe na-eme ụmụ nwoke ezigbo obi ụtọ, ya bụ, nwaanyị, ọtụtụ ụmụ nwaanyị.