Ekliziastis 2:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 E nweghị ihe ọ bụla gụrụ m m na-enwetaghị.+ E nweghị ụdị ihe ọ bụla ga-eme m obi ụtọ m gbochiri onwe m inweta, n’ihi na m* ṅụrịrị ọṅụ maka ọrụ niile m na-arụsi ike. Ọ bụkwa ya bụ ụgwọ ọrụ m* maka ọrụ niile m na-arụsi ike.+ Ekliziastis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:10 Ụlọ Nche,10/15/1997, p. 3-4
10 E nweghị ihe ọ bụla gụrụ m m na-enwetaghị.+ E nweghị ụdị ihe ọ bụla ga-eme m obi ụtọ m gbochiri onwe m inweta, n’ihi na m* ṅụrịrị ọṅụ maka ọrụ niile m na-arụsi ike. Ọ bụkwa ya bụ ụgwọ ọrụ m* maka ọrụ niile m na-arụsi ike.+