Ekliziastis 2:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’ihi na a gaghị echeta onye ma ihe na onye nzuzu ruo mgbe ebighị ebi.+ N’oge na-adịghị anya, a ga-echefu mmadụ niile. Oleekwa otú onye ma ihe ga-esi anwụ? Ọ ga-anwụ otú onye nzuzu si anwụ.+
16 N’ihi na a gaghị echeta onye ma ihe na onye nzuzu ruo mgbe ebighị ebi.+ N’oge na-adịghị anya, a ga-echefu mmadụ niile. Oleekwa otú onye ma ihe ga-esi anwụ? Ọ ga-anwụ otú onye nzuzu si anwụ.+