Ekliziastis 4:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 M chebakwaara mmegbu niile a na-emegbu ndị mmadụ n’ụwa* echiche. M hụrụ ka anya mmiri na-agba ndị a na-emegbu emegbu, ma e nweghị onye na-akasi ha obi.+ Ọ bụkwa ndị nọ n’isi na-emegbu ha, ma e nweghị onye na-akasi ha obi.
4 M chebakwaara mmegbu niile a na-emegbu ndị mmadụ n’ụwa* echiche. M hụrụ ka anya mmiri na-agba ndị a na-emegbu emegbu, ma e nweghị onye na-akasi ha obi.+ Ọ bụkwa ndị nọ n’isi na-emegbu ha, ma e nweghị onye na-akasi ha obi.