Ekliziastis 4:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ahụkwala m otú ndị mmadụ si na-agbasi mbọ ike ma jiri nkà na-arụ ọrụ ka ha wee gosi na ha ka ibe ha.+ Ihe a bụkwa ihe efu. Ọ bụ ịchụ ifufe. Ekliziastis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:4 Ụlọ Nche,11/1/2006, p. 1411/1/1999, p. 322/15/1997, p. 15-16
4 Ahụkwala m otú ndị mmadụ si na-agbasi mbọ ike ma jiri nkà na-arụ ọrụ ka ha wee gosi na ha ka ibe ha.+ Ihe a bụkwa ihe efu. Ọ bụ ịchụ ifufe.