-
Ekliziastis 4:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Otu onye nwere ike imeri onye nọ naanị ya, ma mmadụ abụọ gbakọrọ aka nwere ike imeri onye ahụ. Ụdọ e ji eriri atọ tụọ, a gaghị adọbili ya ngwa ngwa.
-