Ekliziastis 4:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Nwata nke ma ihe ma bụrụ ogbenye ka eze nke mere agadi ma dị iberiibe mma,+ bụ́ onye na-anaghị anabata aka ná ntị a na-adọ ya maka na o nweghịzi uche.+
13 Nwata nke ma ihe ma bụrụ ogbenye ka eze nke mere agadi ma dị iberiibe mma,+ bụ́ onye na-anaghị anabata aka ná ntị a na-adọ ya maka na o nweghịzi uche.+