Ekliziastis 5:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Mgbe ọ bụla ị na-aga n’ụlọ ezi Chineke, kpachara anya.+ Ọ ka mma ịga gee ntị n’ihe a na-ekwu,+ kama ịchụ àjà otú ndị nzuzu na-achụ,+ n’ihi na ha amaghị na ihe ha na-eme bụ ihe ọjọọ.
5 Mgbe ọ bụla ị na-aga n’ụlọ ezi Chineke, kpachara anya.+ Ọ ka mma ịga gee ntị n’ihe a na-ekwu,+ kama ịchụ àjà otú ndị nzuzu na-achụ,+ n’ihi na ha amaghị na ihe ha na-eme bụ ihe ọjọọ.