Ekliziastis 5:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Abụla onye ọ na-adị ngwa ngwa ikwu okwu, ekwukwala okwu n’ihu ezi Chineke n’echeghị echiche,+ n’ihi na ezi Chineke nọ n’eluigwe, ma ị nọ n’ụwa. Ọ bụ ya mere na i kwesịghị ikwu ọtụtụ okwu.+ Ekliziastis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:2 Ụlọ Nche,11/1/2006, p. 14
2 Abụla onye ọ na-adị ngwa ngwa ikwu okwu, ekwukwala okwu n’ihu ezi Chineke n’echeghị echiche,+ n’ihi na ezi Chineke nọ n’eluigwe, ma ị nọ n’ụwa. Ọ bụ ya mere na i kwesịghị ikwu ọtụtụ okwu.+