Ekliziastis 5:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ekwela ka ọnụ gị mee ka i* mehie,+ ekwukwala n’ihu mmụọ ozi* na i mere ya n’amaghị ụma.+ Gịnị mere ị ga-eji kwuo ihe ga-akpasu ezi Chineke iwe, nke ga-eme ka ọ laa ọrụ aka gị n’iyi?+
6 Ekwela ka ọnụ gị mee ka i* mehie,+ ekwukwala n’ihu mmụọ ozi* na i mere ya n’amaghị ụma.+ Gịnị mere ị ga-eji kwuo ihe ga-akpasu ezi Chineke iwe, nke ga-eme ka ọ laa ọrụ aka gị n’iyi?+