Ekliziastis 5:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ bụrụ na ị hụ ka a na-emegbu ogbenye, hụkwa ka a na-ekpe ikpe na-ezighị ezi ma na-eme ihe ọjọọ n’ógbè unu, ya ejula gị anya.+ N’ihi na onye ka onyeisi ahụ na-ahụ ihe onyeisi ahụ na-eme, e nwekwara ndị ọzọ ka ha elu. Ekliziastis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:8 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),9/2020, p. 31
8 Ọ bụrụ na ị hụ ka a na-emegbu ogbenye, hụkwa ka a na-ekpe ikpe na-ezighị ezi ma na-eme ihe ọjọọ n’ógbè unu, ya ejula gị anya.+ N’ihi na onye ka onyeisi ahụ na-ahụ ihe onyeisi ahụ na-eme, e nwekwara ndị ọzọ ka ha elu.