Ekliziastis 5:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ahụrụ m na ihe a kwesịrị ekwesị ma dị mma: na mmadụ kwesịrị iri ihe, ṅụọ mmanya ma na-enwe obi ụtọ maka ọrụ niile ọ na-arụsi ike+ n’ụwa* n’ụbọchị ole na ole ezi Chineke nyere ya ka o bie ndụ, n’ihi na ọ bụ ya bụ ụgwọ ọrụ ya.*+ Ekliziastis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:18 Ụlọ Nche,5/15/1998, p. 6
18 Ahụrụ m na ihe a kwesịrị ekwesị ma dị mma: na mmadụ kwesịrị iri ihe, ṅụọ mmanya ma na-enwe obi ụtọ maka ọrụ niile ọ na-arụsi ike+ n’ụwa* n’ụbọchị ole na ole ezi Chineke nyere ya ka o bie ndụ, n’ihi na ọ bụ ya bụ ụgwọ ọrụ ya.*+