Ekliziastis 5:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ihe ọzọkwa bụ na ọ bụrụ na ezi Chineke enye mmadụ akụnụba+ ma mee ka onye ahụ nwee ike iri ya, onye ahụ kwesịrị ịnara ụgwọ ọrụ ya* ma na-enwe obi ụtọ n’ihi ọrụ ọ na-arụsi ike. Ihe a bụ onyinye Chineke.+
19 Ihe ọzọkwa bụ na ọ bụrụ na ezi Chineke enye mmadụ akụnụba+ ma mee ka onye ahụ nwee ike iri ya, onye ahụ kwesịrị ịnara ụgwọ ọrụ ya* ma na-enwe obi ụtọ n’ihi ọrụ ọ na-arụsi ike. Ihe a bụ onyinye Chineke.+