Ekliziastis 6:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ònye ma ihe kacha mma mmadụ ga-eme n’ime ụbọchị ole na ole ọ ga-adị ndụ ya na-enweghị isi, nke na-agafe ngwa ngwa ka onyinyo?+ N’ihi na e nweghị onye nwere ike ịgwa mmadụ ihe ga-eme n’ụwa* mgbe ọ na-anọghịzi. Ekliziastis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:12 Ụlọ Nche,2/15/1997, p. 11
12 Ònye ma ihe kacha mma mmadụ ga-eme n’ime ụbọchị ole na ole ọ ga-adị ndụ ya na-enweghị isi, nke na-agafe ngwa ngwa ka onyinyo?+ N’ihi na e nweghị onye nwere ike ịgwa mmadụ ihe ga-eme n’ụwa* mgbe ọ na-anọghịzi.