Ekliziastis 7:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 M kpebiri ịmata na inyocha na ịchọpụta ihe bụ́ amamihe nakwa ihe mere ihe dị iche iche ji eme. M kpebikwara ịghọta àgwà ọjọọ ndị nzuzu na-akpa na àgwà iberiibe ndị na-eme ara ara na-akpa.+
25 M kpebiri ịmata na inyocha na ịchọpụta ihe bụ́ amamihe nakwa ihe mere ihe dị iche iche ji eme. M kpebikwara ịghọta àgwà ọjọọ ndị nzuzu na-akpa na àgwà iberiibe ndị na-eme ara ara na-akpa.+