Ekliziastis 8:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ bụ eziokwu na onye mmehie nwere ike ime ihe ọjọọ otu narị ugboro, dịteekwa ndụ aka, ma ama m na ihe ga-agaziri ndị na-atụ egwu ezi Chineke maka na ha na-atụ egwu ya.+ Ekliziastis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:12 Ụlọ Nche,2/15/1997, p. 17-18
12 Ọ bụ eziokwu na onye mmehie nwere ike ime ihe ọjọọ otu narị ugboro, dịteekwa ndụ aka, ma ama m na ihe ga-agaziri ndị na-atụ egwu ezi Chineke maka na ha na-atụ egwu ya.+