Ekliziastis 8:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 N’ihi ya, ana m asị na inwe obi ụtọ dị mma,+ n’ihi na e nweghị ihe dị mma mmadụ ga-eme n’ụwa karịa iri ihe na ịṅụ mmanya na inwe obi ụtọ. O kwesịrị ịna-enwe obi ụtọ mgbe ọ na-arụsi ọrụ ike n’oge niile+ ezi Chineke mere ka ọ dịrị ndụ n’ụwa.* Ekliziastis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:15 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 44 Ụlọ Nche,10/1/1996, p. 14
15 N’ihi ya, ana m asị na inwe obi ụtọ dị mma,+ n’ihi na e nweghị ihe dị mma mmadụ ga-eme n’ụwa karịa iri ihe na ịṅụ mmanya na inwe obi ụtọ. O kwesịrị ịna-enwe obi ụtọ mgbe ọ na-arụsi ọrụ ike n’oge niile+ ezi Chineke mere ka ọ dịrị ndụ n’ụwa.*