Ekliziastis 9:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ihe a bụ ihe na-agbawa obi nke na-eme n’ụwa:* Ebe ọ bụ otu ihe na-eme* mmadụ niile,+ ihe juru n’obi ndị mmadụ bụ ihe ọjọọ. Ihe dị ha n’obi n’oge ha dị ndụ bụ nzuzu, ha na-emechakwa nwụọ.
3 Ihe a bụ ihe na-agbawa obi nke na-eme n’ụwa:* Ebe ọ bụ otu ihe na-eme* mmadụ niile,+ ihe juru n’obi ndị mmadụ bụ ihe ọjọọ. Ihe dị ha n’obi n’oge ha dị ndụ bụ nzuzu, ha na-emechakwa nwụọ.