Ekliziastis 10:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Okwu na-adị onye nzuzu n’ọnụ mgbe niile.+ Mmadụ anaghị ama ihe ga-emenụ. Ònye ga-akọrọ ya ihe ga-eme mgbe ọ na-anọghịzi?+
14 Okwu na-adị onye nzuzu n’ọnụ mgbe niile.+ Mmadụ anaghị ama ihe ga-emenụ. Ònye ga-akọrọ ya ihe ga-eme mgbe ọ na-anọghịzi?+