Ekliziastis 10:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Akpọla eze iyi,* akpọdịla ya iyi n’obi gị.*+ Anọkwala n’ime ụlọ gị kpọọ ọgaranya iyi; n’ihi na nnụnụ nwere ike ime ka a nụ ihe i kwuru, anụ na-efe efe nwekwara ike ikwughachi ihe i kwuru.
20 Akpọla eze iyi,* akpọdịla ya iyi n’obi gị.*+ Anọkwala n’ime ụlọ gị kpọọ ọgaranya iyi; n’ihi na nnụnụ nwere ike ime ka a nụ ihe i kwuru, anụ na-efe efe nwekwara ike ikwughachi ihe i kwuru.