Ekliziastis 11:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Nwa okorobịa, ṅụrịa ọṅụ n’oge ị bụ okorobịa, nweekwa obi ụtọ n’oge ị na-eto eto. Mee ihe ndị dị gị n’obi, gaakwa ebe ọ bụla dị mma n’anya gị. Ma, mara na ezi Chineke ga-ekpe gị ikpe maka ihe niile a.+ Ekliziastis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:9 Ụlọ Nche,5/1/2004, p. 138/15/1998, p. 8
9 Nwa okorobịa, ṅụrịa ọṅụ n’oge ị bụ okorobịa, nweekwa obi ụtọ n’oge ị na-eto eto. Mee ihe ndị dị gị n’obi, gaakwa ebe ọ bụla dị mma n’anya gị. Ma, mara na ezi Chineke ga-ekpe gị ikpe maka ihe niile a.+