Ekliziastis 12:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 tupu oge a ga-emechi ọnụ ụzọ e si abanye n’okporo ámá, mgbe nkume e ji egwe nri na-anaghịzi adapụta ụda nke ọma, mgbe ubé nnụnụ ga na-akpọte gị n’ụra, mgbe olu ụmụ nwaanyị niile na-abụ abụ na-anaghịzi adapụta ụda.+ Ekliziastis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:4 Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,11/2016, p. 6 Ụlọ Nche,11/15/1999, p. 15-16
4 tupu oge a ga-emechi ọnụ ụzọ e si abanye n’okporo ámá, mgbe nkume e ji egwe nri na-anaghịzi adapụta ụda nke ọma, mgbe ubé nnụnụ ga na-akpọte gị n’ụra, mgbe olu ụmụ nwaanyị niile na-abụ abụ na-anaghịzi adapụta ụda.+