Ekliziastis 12:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Okwu ndị ma ihe dị ka ndụdụ e ji achị ehi,+ okwu ndị ha leziri anya kwuo dịkwa ka ntu a kụmiri akụmi. Okwu ndị ahụ si n’ọnụ otu onye na-azụ atụrụ. Ekliziastis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:11 Ụlọ Nche,3/15/2012, p. 911/1/2006, p. 1612/1/2004, p. 3212/15/1999, p. 3011/15/1999, p. 21
11 Okwu ndị ma ihe dị ka ndụdụ e ji achị ehi,+ okwu ndị ha leziri anya kwuo dịkwa ka ntu a kụmiri akụmi. Okwu ndị ahụ si n’ọnụ otu onye na-azụ atụrụ.