-
Abụ Solomọn 1:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 “Gị nwaanyị kacha ụmụ nwaanyị niile mma, ọ bụrụ na ị maghị ebe ọ nọ,
Soro ụzọ ebe ìgwè atụrụ si aga
Duru ìgwè ewu gị gaa n’ebe ndị na-azụ atụrụ mara ụlọikwuu, ka ha taa ahịhịa.”
-