Abụ Solomọn 3:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ozugbo m gafere ha,M hụrụ onye m hụrụ n’anya. M jidere ya aka. Ekweghị m ahapụ yaRuo mgbe m kpọbatara ya n’ụlọ nne m,+N’ime ime ụlọ nwaanyị mụrụ m.
4 Ozugbo m gafere ha,M hụrụ onye m hụrụ n’anya. M jidere ya aka. Ekweghị m ahapụ yaRuo mgbe m kpọbatara ya n’ụlọ nne m,+N’ime ime ụlọ nwaanyị mụrụ m.