Abụ Solomọn 4:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Nwanne m nwaanyị, nwaanyị m ga-alụ, i nwetala obi m.+ Naanị otu anya i lere m na otu ihe i konyere n’ihe olu gịEmeela ka obi m dịrị n’ebe ị nọ.
9 Nwanne m nwaanyị, nwaanyị m ga-alụ, i nwetala obi m.+ Naanị otu anya i lere m na otu ihe i konyere n’ihe olu gịEmeela ka obi m dịrị n’ebe ị nọ.