-
Abụ Solomọn 5:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 “Gị nwaanyị kacha ụmụ nwaanyị niile mma,
Olee ihe onye ị hụrụ n’anya ji kara nwoke ọ bụla ọzọ mma?
Olee ihe onye ị hụrụ n’anya ji kara nwoke ọ bụla ọzọ mma
Nke mere i ji agwa anyị ka anyị ṅụọ ụdị iyi a?”
-