-
Abụ Solomọn 5:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Isi ya mara mma ka ọlaedo, ka ọlaedo kacha mma.
Ntutu isi ya dị ka igu nkwụ ifufe na-ebugharị,
Ntutu isi ya dịkwa oji ka ugoloọma.
-