Abụ Solomọn 5:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ọnụ* ya dị ezigbo ụtọ. Ihe niile banyere ya magburu onwe ya.+ Ụmụ nwaanyị Jeruselem, ọ bụ onye a bụ onye m hụrụ n’anya. Ọ bụ ya bụ ọdị m n’obi.”
16 Ọnụ* ya dị ezigbo ụtọ. Ihe niile banyere ya magburu onwe ya.+ Ụmụ nwaanyị Jeruselem, ọ bụ onye a bụ onye m hụrụ n’anya. Ọ bụ ya bụ ọdị m n’obi.”