Abụ Solomọn 7:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Olu gị+ yiri ụlọ elu e ji ọdụ́ rụọ.+ Anya gị+ dị ka ọdọ mmiri ndị dị na Heshbọn,+N’akụkụ ọnụ ụzọ ámá Bat-rabim. Imi gị dị ka ụlọ elu Lebanọn,Nke chere Damaskọs ihu. Abụ Solomọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:4 Ụlọ Nche,11/15/2006, p. 20
4 Olu gị+ yiri ụlọ elu e ji ọdụ́ rụọ.+ Anya gị+ dị ka ọdọ mmiri ndị dị na Heshbọn,+N’akụkụ ọnụ ụzọ ámá Bat-rabim. Imi gị dị ka ụlọ elu Lebanọn,Nke chere Damaskọs ihu.