Abụ Solomọn 8:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 “A sị nnọọ na ị bụ nwanne m nwoke,Onye ṅụrụ ara nne m,M ga-esusu gị ọnụ ma m hụ gị n’èzí,+E nweghịkwa onye ga-ele m anya ọjọọ.
8 “A sị nnọọ na ị bụ nwanne m nwoke,Onye ṅụrụ ara nne m,M ga-esusu gị ọnụ ma m hụ gị n’èzí,+E nweghịkwa onye ga-ele m anya ọjọọ.