Abụ Solomọn 8:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Solomọn nwere otu ubi vaịn+ na Bel-hemọn. O nyefere ubi vaịn ahụ n’aka ndị ga na-elekọta ya. Onye nke ọ bụla na-eweta otu puku mkpụrụ ego ọlaọcha maka mkpụrụ ubi ahụ na-amị.
11 Solomọn nwere otu ubi vaịn+ na Bel-hemọn. O nyefere ubi vaịn ahụ n’aka ndị ga na-elekọta ya. Onye nke ọ bụla na-eweta otu puku mkpụrụ ego ọlaọcha maka mkpụrụ ubi ahụ na-amị.