Aịzaya 1:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Olee ebe fọrọ n’ahụ́ unu a na-etibeghị ihe? Gịnị mere unu ka ji na-enupụ isi?+ E merụrụ unu ahụ́ n’isi unu niile. Unu na-arịakwa ọrịa obi.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:5 Amụma Aịsaịa I, p. 15-16
5 Olee ebe fọrọ n’ahụ́ unu a na-etibeghị ihe? Gịnị mere unu ka ji na-enupụ isi?+ E merụrụ unu ahụ́ n’isi unu niile. Unu na-arịakwa ọrịa obi.+