Aịzaya 1:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 A hapụla Zayọn ka ọ dị ka ụlọ ndò dị n’ubi vaịn,Ka ọ dị ka obere ụlọ dị n’ubi kukumba,Nakwa ka obodo a nọchibidoro anọchibido.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:8 Ụlọ Nche,12/1/2006, p. 8 Amụma Aịsaịa I, p. 18-19
8 A hapụla Zayọn ka ọ dị ka ụlọ ndò dị n’ubi vaịn,Ka ọ dị ka obere ụlọ dị n’ubi kukumba,Nakwa ka obodo a nọchibidoro anọchibido.+